LISTEN LIVE     

Current track

Title

Artist

Background

Mmesoma Ejikeme Admits Forging JAMB UTME Result


Post created on July 10, 2023

 

ENGLISH AND IGBO NEWS

The Anambra state government Committee of Inquiry set up to investigate Mmesoma Ejikeme’s case has confirmed that what she has been parading was fake UTME result.
The committee in a report released yesterday and titled REPORT OF COMMITTEE OF INQUIRY ON MMESOMA EJIKEME MATTER discovered that she manipulated the result using her phone.
According to the report, Mmesoma confessed before the panel, in the presence of the principal of her school, Anglican Girls Secondary School Nnewi and the Education Secretary of Nnewi Diocese of the Anglican Communion.
The Committee headed by Professor Augustine Nonyelu, in their report recommended that the girl in question tenders apology to JAMB, her school, the Diocese and the Anambra state government.
They all recommended that she undergoes a psychological treatment and counselling.

 

Ndị kọmitii na-ahụ maka nyocha gọọmentị Anambra steeti hibere ka ha nyochaa okwu Mmesoma Ejikeme ekwenyela na ihe ọ nọ na-egosi bụ nsonaazụ UTME adịgboroja.
Kọmiti a n’akwụkwọ ha wepụtara ụnyahụ ma aha ya bụ REPORT OF COMMITTEE OF INQUIRY ON MMESOMA EJIKEME MATTER chọpụtara na o jiri ekwentị ya megharịa nsonaazụ ya.
Dị ka akụkọ ahụ si kwuo, Mmesoma kwupụtara n’ihu panel ahụ, n’ihu onye isi ụlọ akwụkwọ ya, Anglican Girls Secondary School Nnewi na Secretary Education nke Nnewi Diocese nke Anglican Communion.
Kọmiti ahụ nke Ọkammụta Augustine Nonyelu nọ n’isi ya, n’akụkọ ha tụrụ aro ka nwa agbọghọ ahụ a na-ekwu okwu rịọ mgbaghara nye JAMB, ụlọ akwụkwọ ya, Dayọsis na gọọmentị Anambra steeti.
Ha niile tụrụ aro ka ọ nweta ọgwụgwọ uche na ndụmọdụ.

 


Reader's opinions

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *



×